Onyeka Onwenu – Alleluya

Onyeka Onwenu is a Nigerian singer/songwriter, actress, human right activist, social activist, journalist, politician, and former X Factor series judge. Dubbed the “Elegant Stallion” by the Nigerian press, she is a former chairperson of the Imo State Council for Arts and Culture.

Use this Download link below to get this song from  Onyeka Onwenu which she titles Alleluya.

Stream and Download this track  by Onyeka Onwenu which she titles Alleluya.

Lyrics of  Alleluya by Onyeka Onwenu

Alleluya Chimle
Jehovah chim imela
Ebe igworom oria dim le
Agam aturu gi mmamma
Alleluya Chimle
Jehovah chim imela
Ebe igworom oria dim le
Agam aturu gi mmamma

Ewu nnem le
Ibu uwa anyi gbuom o
Umu-uwa akpucha m’isi o
Agam aturu gi mmamma
Ewu nnem le
Ibu uwa anyi gbuom o
Umu-uwa akpucha m’isi o
Agam aturu gi mmamma

Alleluya Chimle
Jehovah chim imela
Ebe igworom oria dim le
Agam aturu gi mmamma
Alleluya Chimle
Jehovah chim imela
Ebe igworom oria dim le
Agam aturu gi mmamma
(Instrumental)

Ewu nnem le
Ibu uwa anyi gbuom o
Umu-uwa akpucha m’isi o
Agam aturu gi mmamma

Ikwu n’ibe alala
Ndi-enyim agbasa sia
Ebe mwere Chineke
Agam aturu ya mmamma

Alleluya Chimle
Jehovah chim imela
Ebe igworom oria dim le
Agam aturu gi mmamma
Alleluya Chimle
Jehovah chim imela
Ebe igworom oria dim le
Agam aturu gi mmamma

Onye’nwem jide kiji
Maa di agbagatalam azu
O jide kiji
Maa di agbagatalam azu
Chineke jide kiji
Maa di agbagatalam azu
Mmm jide kiji
Maa di agbagatalam azu

Alleluya Chimle
Jehovah chim imela
Ebe igworom oria dim le
Agam aturu gi mmamma
Alleluya Chimle
Jehovah chim imela
Ebe igworom oria dim le
Agam aturu gi mmamma
(Instrumental)

Ewu nnem le
Ibu uwa anyi gbuom o
Umu-uwa akpucha m’isi o
Agam aturu gi mmamma

Ikwu n’ibe alala
Ndi-enyim agbasa sia
Ebe mwere Chineke
Agam aturu ya mmamma oo

Alleluya Chimle
Jehovah chim imela
Ebe igworom oria dim le
Agam aturu gi mmamma
Alleluya Chimle
Jehovah chim imela
Ebe igworom oria dim le
Agam aturu gi mmamma

Agam aturu gi mmamma
(Egwe le)
Agam aturu gi mmamma
(Egwe le)

Download Mp3 Here

Find us on Social Media
About Slyhits 2316 Articles
My name is Sunday oguche Sylvester ... the Co-founder and the CEO of slyhits.com and you can also call us on our hotline 09052301689 or 07034477083

Be the first to comment

Leave a Reply

Your email address will not be published.


*